Abụ Ọma 88:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ̀ bụ ndị nwụrụ anwụ ka ị ga-arụrụ ọrụ ebube? Ndị nwụrụ anwụ hà ga-ebili too gị?+ (Sila) Abụ Ọma 115:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ndị nwụrụ anwụ anaghị eto Jaa.+ Onye ọ bụla nke na-agbada n’ili* anaghịkwa eto ya.+ Abụ Ọma 146:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ kwụsị iku ume, ọ na-alaghachi n’ájá.+ N’ụbọchị ahụ, ọ na-akwụsị iche echiche.+ Aịzaya 38:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ili* enweghị ike ito gị.+ Ọnwụ enweghịkwa ike ịja gị mma.+ Ndị na-agbada n’olulu enweghị ike ịtụkwasị gị obi na ị na-eme ihe i kwuru.+ Jọn 11:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe o kwuchara ihe ndị a, ọ sịrị: “Enyi anyị Lazarọs na-arahụ ụra,+ ma m na-eje ebe ahụ ịkpọte ya.”
18 Ili* enweghị ike ito gị.+ Ọnwụ enweghịkwa ike ịja gị mma.+ Ndị na-agbada n’olulu enweghị ike ịtụkwasị gị obi na ị na-eme ihe i kwuru.+
11 Mgbe o kwuchara ihe ndị a, ọ sịrị: “Enyi anyị Lazarọs na-arahụ ụra,+ ma m na-eje ebe ahụ ịkpọte ya.”