Mak 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Onye a ọ́ bụghị ọkwá nkà,+ nwa Meri?+ Ọ́ bụghịkwa nwanne Jems,+ Josef, Judas, na Saịmọn?+ Ọ̀ bụ na anyị na ụmụnne ya ndị nwaanyị ebighị n’ebe a?” N’ihi ya, ha anabataghị ya. 1 Ndị Kọrịnt 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O nweghị onye ọ bụla n’ime ndị niile na-achị ụwa a* ma gbasara amamihe a,+ n’ihi na ọ bụrụ na ha ma ya, ha agaraghị egbu Onyenwe anyị dị ebube.*
3 Onye a ọ́ bụghị ọkwá nkà,+ nwa Meri?+ Ọ́ bụghịkwa nwanne Jems,+ Josef, Judas, na Saịmọn?+ Ọ̀ bụ na anyị na ụmụnne ya ndị nwaanyị ebighị n’ebe a?” N’ihi ya, ha anabataghị ya.
8 O nweghị onye ọ bụla n’ime ndị niile na-achị ụwa a* ma gbasara amamihe a,+ n’ihi na ọ bụrụ na ha ma ya, ha agaraghị egbu Onyenwe anyị dị ebube.*