20 Mgbe Ekan+ nwa Zira nupụrụ isi, zuru ihe e kwesịrị ibibi ebibi, ọ̀ bụ na Chineke ewesaghị ndị Izrel niile iwe?+ Ọ bụghịkwa naanị Ekan nwụrụ n’ihi ihe ọjọọ ahụ o mere.’”+
15 Na-elezinụ anya ka a ghara inwe onye ọ bụla n’ime unu na-agaghị enweta amara Chineke, ka mgbọrọgwụ ọjọọ ọ bụla ghara ipulite n’etiti unu ma kpata nsogbu, merụọkwa ọtụtụ ndị.+