10 Nebal asị ha: “Ònye ka Devid nwa Jesi chere na ọ bụ mere m ga-eji mee ihe o kwuru? N’oge a, ndị ohu ndị na-agbapụ n’aka nna ha ukwu dị ọtụtụ.+ 11 M̀ ga-ewere achịcha m na mmiri m na anụ m gbuuru ndị na-akpachara m ajị anụ nye ndị m na-amadịghị ebe ha si?”