Abụ Ọma 104:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Na mmanya nke na-eme ka obi tọọ mmadụ ụtọ,+Mmanụ nke na-eme ka ihu mmadụ na-egbuke egbuke,Nakwa nri nke na-eme ka mmadụ nwee obi ụtọ.+ Ekliziastis 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Gaa jiri obi ụtọ rie nri gị, jirikwa obi ụtọ ṅụọ mmanya gị,+ maka na ọrụ gị dị ezi Chineke mma.+
15 Na mmanya nke na-eme ka obi tọọ mmadụ ụtọ,+Mmanụ nke na-eme ka ihu mmadụ na-egbuke egbuke,Nakwa nri nke na-eme ka mmadụ nwee obi ụtọ.+