Job 28:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 O wee sị mmadụ: ‘Lee, ọ bụ ịtụ egwu Jehova bụ amamihe.+ Mmadụ iwepụ aka n’ihe ọjọọ bụkwa nghọta.’”+ Abụ Ọma 111:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe na-egosi na mmadụ amatawala ihe bụ onye ahụ ịtụ egwu Jehova.+ ש [Sin] Ndị niile na-edebe iwu ya* na-egosi na ha na-aghọta ihe nke ọma.+ ת [Tọọ] A na-eto ya ruo mgbe ebighị ebi. Ilu 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Otú mmadụ si egosi na ya amatawala ihe bụ ịtụ egwu Jehova.+ Ndị nzuzu anaghị eji amamihe na ịdọ aka ná ntị akpọrọ ihe.+
28 O wee sị mmadụ: ‘Lee, ọ bụ ịtụ egwu Jehova bụ amamihe.+ Mmadụ iwepụ aka n’ihe ọjọọ bụkwa nghọta.’”+
10 Ihe na-egosi na mmadụ amatawala ihe bụ onye ahụ ịtụ egwu Jehova.+ ש [Sin] Ndị niile na-edebe iwu ya* na-egosi na ha na-aghọta ihe nke ọma.+ ת [Tọọ] A na-eto ya ruo mgbe ebighị ebi.
7 Otú mmadụ si egosi na ya amatawala ihe bụ ịtụ egwu Jehova.+ Ndị nzuzu anaghị eji amamihe na ịdọ aka ná ntị akpọrọ ihe.+