Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 4:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Lezienụ anya na-eme ha+ n’ihi na ọ ga-eme ka ndị ga-anụ banyere ntụziaka niile a mata na unu ma ihe+ nakwa na unu na-aghọta ihe.+ Ha ga-asịkwa, ‘N’eziokwu, mba ukwu a bụ mba ndị bi na ya ma ihe, na-aghọtakwa ihe.’+

  • Joshụa 1:7, 8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 “Nwee nnọọ obi ike, dịkwa ezigbo ike. Leziekwa anya na-eme ihe niile dị n’Iwu Mosis ohu m nyere gị. Ahapụla ime ya,+ ka i wee na-akpa àgwà onye ma ihe n’ihe ọ bụla ị na-eme.+ 8 Akwụsịla ịna-ekwu gbasara ihe e dere n’akwụkwọ Iwu a.+ I kwesịrị ịna-agụ ya ma na-atụgharị uche na ya* ehihie na abalị, ka i wee lezie anya na-eme ihe niile e dere na ya.+ Ime ihe ndị a ga-eme ka ihe na-agaziri gị, meekwa ka ị na-akpa àgwà onye ma ihe.+

  • 1 Ndị Eze 2:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Na-erubere Jehova bụ́ Chineke gị isi. Na-eso ụzọ ya. Na-eme ihe o kwuru. Na-edebe iwu ya. Na-eme ihe o kpebiri, na-esokwa ntụziaka ya, otú e dere ha n’Iwu Mosis.+ I mee ihe a niile, ihe ga na-agaziri gị* n’ihe ọ bụla ị na-eme nakwa n’ebe ọ bụla ị na-aga.

  • Abụ Ọma 119:100
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 100 Otú m si eme ihe na-egosi na m na-aghọta ihe karịa ndị okenye,

      N’ihi na m na-edebe iwu gị.

  • 2 Timoti 3:14, 15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Ma gịnwa, ahapụkwala ihe ndị ị mụtara, ndị a kụziiri gị otú mere ka i kwere,+ n’ihi na ị ma ndị i si n’aka ha mụta ha. 15 Chetakwa na i si n’oge ị bụ nwata*+ mara ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ,+ nke ga-emeli ka ị mara ihe, a zọpụtakwa gị n’ihi okwukwe i nwere na Kraịst Jizọs.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya