Abụ Ọma 37:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Tụkwasị Jehova obi, na-emekwa ihe ọma.+ Biri n’ụwa,* na-emekwa ihe ga-eme ka a tụkwasị gị obi.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Hụnụ na e nweghị onye ji ihe ọjọọ akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe ọjọọ,+ kama na-emerenụ ibe unu na ndị ọzọ niile ihe ọma mgbe niile.+
15 Hụnụ na e nweghị onye ji ihe ọjọọ akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe ọjọọ,+ kama na-emerenụ ibe unu na ndị ọzọ niile ihe ọma mgbe niile.+