Abụ Solomọn 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ụmụ nwaanyị Jeruselem, adị m oji, ma m mara mma. M dị ka ụlọikwuu ndị Kida,+ m dịkwa ka ákwà ụlọikwuu+ Solomọn. Abụ Solomọn 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 ‘Ònye bụ nwaanyị a nke na-enwu* ka ìhè na-apụta mgbe chi na-abọ,Nke mara mma ka ọnwa gbazuru agbazu,Nke na-egbuke egbuke ka anyanwụ,Nke makwara nnọọ mma ka ndị agha gbakọtara ka ha gaa agha?’”+
5 Ụmụ nwaanyị Jeruselem, adị m oji, ma m mara mma. M dị ka ụlọikwuu ndị Kida,+ m dịkwa ka ákwà ụlọikwuu+ Solomọn.
10 ‘Ònye bụ nwaanyị a nke na-enwu* ka ìhè na-apụta mgbe chi na-abọ,Nke mara mma ka ọnwa gbazuru agbazu,Nke na-egbuke egbuke ka anyanwụ,Nke makwara nnọọ mma ka ndị agha gbakọtara ka ha gaa agha?’”+