Abụ Ọma 120:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Efuola m n’ihi na m biela na Mishek ka onye mbịarambịa!+ M bi n’ụlọikwuu ndị Kida kemgbe.+ Ezikiel 27:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị Arab na ndị isi Kida niile+ bụ ndị na-erere gị ahịa. Ha na-erere gị ụmụ atụrụ na ebule na ewu.+
21 Ndị Arab na ndị isi Kida niile+ bụ ndị na-erere gị ahịa. Ha na-erere gị ụmụ atụrụ na ebule na ewu.+