-
Ndị Hibru 11:33, 34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 Ọ bụ okwukwe ha mere ka ha merie alaeze dị iche iche,+ mee ka ndị mmadụ mewe ezi omume, mee ka e kwee ha nkwa dị iche iche,+ meekwa ka e mechie ọnụ ọdụm.+ 34 Okwukwe ha mekwara ka ọkụ ghara ime ha ihe ọ bụla,+ mee ka ha gbalaga ka a ghara iji mma agha gbuo ha,+ mee ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ mee ka ha bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ha chụlaa ndị bịara ịlụso ha agha.+
-