Abụ Ọma 96:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 96 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+ Ndị niile bi n’ụwa, bụkuonụ Jehova abụ.+ Abụ Ọma 98:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na o meela ihe ndị dị ebube.+ O jirila aka ya siri ike,* ya bụ, ogwe aka ya dị nsọ, zọpụta ndị ya.*+ Mkpughe 14:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha na-abụkwa abụ yiri abụ ọhụrụ+ n’ihu ocheeze ahụ na n’ihu ndị mmụọ ozi anọ ahụ*+ na n’ihu ndị okenye ahụ.+ O nweghịkwa onye mụtaliri abụ ahụ ma e wezụga otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ (144,000) ahụ,+ ndị Chineke zụtara n’ụwa.
98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na o meela ihe ndị dị ebube.+ O jirila aka ya siri ike,* ya bụ, ogwe aka ya dị nsọ, zọpụta ndị ya.*+
3 Ha na-abụkwa abụ yiri abụ ọhụrụ+ n’ihu ocheeze ahụ na n’ihu ndị mmụọ ozi anọ ahụ*+ na n’ihu ndị okenye ahụ.+ O nweghịkwa onye mụtaliri abụ ahụ ma e wezụga otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ (144,000) ahụ,+ ndị Chineke zụtara n’ụwa.