Aịzaya 13:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Babịlọn, nke bụ́ alaeze kacha dị ebube,*+Ọmarịcha obodo ndị Kaldia* ji akpa nganga,+Ga-adị otú Sọdọm na Gọmọra dị mgbe Chineke bibiri ha.+ Aịzaya 14:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 unu ga-amalite ịma eze Babịlọn njakịrị, sị: “Ehee, nke onye na-amanye ndị ọzọ ịrụ ọrụ agwụla. Mmegbu alaala.+ Mkpughe 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 E dere otu aha dị omimi n’egedege ihu ya. Aha ahụ bụ: “Babịlọn Ukwu, nne ụmụ nwaanyị akwụna+ na nne ihe ndị rụrụ arụ dị n’ụwa.”+
19 Babịlọn, nke bụ́ alaeze kacha dị ebube,*+Ọmarịcha obodo ndị Kaldia* ji akpa nganga,+Ga-adị otú Sọdọm na Gọmọra dị mgbe Chineke bibiri ha.+
4 unu ga-amalite ịma eze Babịlọn njakịrị, sị: “Ehee, nke onye na-amanye ndị ọzọ ịrụ ọrụ agwụla. Mmegbu alaala.+
5 E dere otu aha dị omimi n’egedege ihu ya. Aha ahụ bụ: “Babịlọn Ukwu, nne ụmụ nwaanyị akwụna+ na nne ihe ndị rụrụ arụ dị n’ụwa.”+