1 Samuel 12:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova agaghị ahapụ unu*+ n’ihi aha ya dị ebube,+ maka na Jehova ekpebiela na unu ga-abụ ndị ya.+ Abụ Ọma 25:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, biko, n’ihi aha gị,+Gbaghara m mmehie m, n’agbanyeghị na ọ jọgburu onwe ya. Abụ Ọma 79:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Chineke, onye na-azọpụta anyị, biko, nyere anyị aka+N’ihi aha gị dị ebube. Napụta anyị ma gbaghara anyị* mmehie anyị n’ihi aha gị.+ Jeremaya 14:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova, ọ bụ eziokwu na mmehie ndị anyị mere na-egosi na ikpe mara anyị,Biko, nyere anyị aka n’ihi aha gị.+ Mmehie anyị dị ọtụtụ.+ Ọ bụkwa gị ka anyị mehiere.
9 Chineke, onye na-azọpụta anyị, biko, nyere anyị aka+N’ihi aha gị dị ebube. Napụta anyị ma gbaghara anyị* mmehie anyị n’ihi aha gị.+
7 Jehova, ọ bụ eziokwu na mmehie ndị anyị mere na-egosi na ikpe mara anyị,Biko, nyere anyị aka n’ihi aha gị.+ Mmehie anyị dị ọtụtụ.+ Ọ bụkwa gị ka anyị mehiere.