Aịzaya 43:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Anaghịkwa m agbanwe agbanwe.+ O nweghị onye ga-anapụtali m ihe m ji n’aka.+ M mewe ihe m chọrọ ime, ònye ga-egbochili m ime ya?”+ Aịzaya 46:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Unu megodị agadi, agaghị m agbanwe.+ Isi unu chagodị awọ́, m ka ga na-elekọta unu. Dị ka m na-eme kemgbe, m ga na-enyere unu aka, na-elekọta unu, na-anapụtakwa unu.+
13 Anaghịkwa m agbanwe agbanwe.+ O nweghị onye ga-anapụtali m ihe m ji n’aka.+ M mewe ihe m chọrọ ime, ònye ga-egbochili m ime ya?”+
4 Unu megodị agadi, agaghị m agbanwe.+ Isi unu chagodị awọ́, m ka ga na-elekọta unu. Dị ka m na-eme kemgbe, m ga na-enyere unu aka, na-elekọta unu, na-anapụtakwa unu.+