Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 40:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Chineke bi n’ebe dị elu karịa ụwa dị gburugburu,+

      Nke ndị bi na ya dị ka ụkpara.

      Ọ na-agbasa eluigwe ka ákwà dị fere fere,

      Na-agbasakwa ya ka ụlọikwuu a ga-ebi ebi.+

  • Aịzaya 42:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  5 Jehova bụ ezi Chineke,

      Onye kere eluigwe na Onye Ukwu nke mere ka ọ saa mbara.+

      Ọ bụ ya kere ụwa na ihe niile dị n’ime ya.+

      Ọ bụ ya na-eme ka ndị mmadụ na-eku ume,+

      Na-enyekwa ndị na-ejegharị n’ụwa ume ndụ.+ Ọ sịrị:

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya