Abụ Ọma 37:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Kwe ka Jehova na-edu gị.*+ Tụkwasị ya obi. Ọ ga-enyere gị aka.+ 6 Ọ ga-eme ka ezi omume ị na-eme na-enwu ka ìhè ụtụtụ,Meekwa ka ihe ndị dị mma ị na-eme na-acha ka anwụ etiti ehihie.
5 Kwe ka Jehova na-edu gị.*+ Tụkwasị ya obi. Ọ ga-enyere gị aka.+ 6 Ọ ga-eme ka ezi omume ị na-eme na-enwu ka ìhè ụtụtụ,Meekwa ka ihe ndị dị mma ị na-eme na-acha ka anwụ etiti ehihie.