Aịzaya 60:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mba dị iche iche ga-aga ebe ìhè gị na-enwu.+ Ndị eze+ ga-agakwa ebe ìhè gị dị ebube na-enwu.+ Aịzaya 60:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’oge ahụ, ị ga-ahụ ihe a, ihu gị ga na-egbukekwa egbuke.+ Obi ga-atọ gị ụtọ, aṅụrị eju gị obi,N’ihi na akụ̀ dị n’oké osimiri ga-abịara gị. Akụ̀ mba dị iche iche ga-abịara gị.+
5 N’oge ahụ, ị ga-ahụ ihe a, ihu gị ga na-egbukekwa egbuke.+ Obi ga-atọ gị ụtọ, aṅụrị eju gị obi,N’ihi na akụ̀ dị n’oké osimiri ga-abịara gị. Akụ̀ mba dị iche iche ga-abịara gị.+