4 O wee sị ya: “Gbaga ebe ahụ, gwa nwa okorobịa ahụ, sị, ‘“A ga-ebi na Jeruselem+ otú e si ebi n’ime obodo na-enweghị mgbidi n’ihi na ndị mmadụ na anụ ụlọ niile nọ n’ime ya ga-adị ọtụtụ.+ 5 M ga-abụrụ ya mgbidi ọkụ gburugburu ya,+ ebube m ga-adịkwa n’ime ya.”’”+ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.