Abụ Ọma 74:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Cheta ndị* ị họọrọ n’oge dị anya gara aga,+Ebo ị gbapụtara ka ọ bụrụ ihe i ketara.+ Cheta Ugwu Zayọn bụ́ ebe i bi.+ Abụ Ọma 80:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Chineke nke ụsụụ ndị agha, biko, lọghachi. Si n’eluigwe ledata anya hụrụ. Lekọta osisi vaịn a,+15 Bụ́ osisi i ji aka nri gị kụọ.+ Biko, lebara nwa gị nwoke anya, bụ́ onye* i mere ka ọ dịịrị gị ike.+
2 Cheta ndị* ị họọrọ n’oge dị anya gara aga,+Ebo ị gbapụtara ka ọ bụrụ ihe i ketara.+ Cheta Ugwu Zayọn bụ́ ebe i bi.+
14 Chineke nke ụsụụ ndị agha, biko, lọghachi. Si n’eluigwe ledata anya hụrụ. Lekọta osisi vaịn a,+15 Bụ́ osisi i ji aka nri gị kụọ.+ Biko, lebara nwa gị nwoke anya, bụ́ onye* i mere ka ọ dịịrị gị ike.+