6 Chọọnụ Jehova ugbu a unu ga-achọtali ya.+
Kpọkuonụ ya ugbu a ọ nọ nso.+
7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ọjọọ ọ na-eso.+
Ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ.
Ya lọghachikwute Jehova, onye ga-emere ya ebere.+
Ya lọghachikwute Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya kpamkpam.+