-
Mkpughe 18:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 A gaghịkwa anụ ụda egwú nke ndị na-akpọ ụbọ, na-agụkwa egwú, na ụda egwú nke ndị na-akụ egwú na nke ndị na-egbu ọjà na nke ndị na-afụ opi n’ime gị ọzọ. A gaghịkwa ahụ omenkà nke na-arụ ụdị ọrụ ọ bụla n’ime gị ọzọ. A gaghịkwa anụ ụda nkume e ji egwe nri n’ime gị ọzọ.
-