Aịzaya 15:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Obi agbawaala m n’ihi ihe mere Moab. Ndị si na Moab gbapụ gbaruchara Zoa+ na Eglat-shelaịshiya.+ Ha beere ákwá na-agbago Luhit. Ha na-ebesi ákwá ike maka ọdachi ahụ ka ha na-aga Họroneyim.+ Jeremaya 48:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 ‘Ọ bụ ya mere obi m ga-eji na-eme mkpọtụ ka ọjà* n’ihi Moab.+ Obi m ga na-adakwa ka ọjà* n’ihi ndị Kia-hires. Ọ bụ ya mere akụnụba ya ga-eji laa n’iyi.
5 Obi agbawaala m n’ihi ihe mere Moab. Ndị si na Moab gbapụ gbaruchara Zoa+ na Eglat-shelaịshiya.+ Ha beere ákwá na-agbago Luhit. Ha na-ebesi ákwá ike maka ọdachi ahụ ka ha na-aga Họroneyim.+
36 ‘Ọ bụ ya mere obi m ga-eji na-eme mkpọtụ ka ọjà* n’ihi Moab.+ Obi m ga na-adakwa ka ọjà* n’ihi ndị Kia-hires. Ọ bụ ya mere akụnụba ya ga-eji laa n’iyi.