37 “Ugbu a, mụnwa bụ́ Nebukadneza na-eto Eze eluigwe, na-ebuli ya elu ma na-aja ya mma+ n’ihi na ọrụ ya niile dị mma, ọ na-ekpekwa ikpe ziri ezi.+ M na-etokwa ya n’ihi na o nwere ike iweda ndị dị mpako ala.”+
6 Ma, amara Chineke na-emere anyị na-enyere anyị aka ka ihe ndị ahụ kwụsị ịna-agụ anyị agụụ. Ọ bụ ya mere Akwụkwọ Nsọ ji sị: “Ihe ndị mpako anaghị amasị Chineke,+ ma ọ na-emere ndị dị umeala n’obi amara.”+