Abụ Ọma 80:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 I mere ka osisi vaịn+ si n’Ijipt pụta. Ị chụpụrụ mba dị iche iche wee kụọ ya.+ Aịzaya 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Biko, ka m bụọrọ onye m hụrụ n’anya abụ. Ọ bụ abụ banyere onye m hụrụ n’anya na ubi vaịn ya.+ Onye m hụrụ n’anya nwere ubi vaịn n’akụkụ ugwu na-eme nri. Jeremaya 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 M kụrụ gị ka ezigbo mkpụrụ vaịn na-acha uhie uhie,+ nke na-emebighị emebi. Oleezi otú i si gbanwee n’ihu m, ghọzie alaka mebiri emebi nke osisi vaịn ọhịa?’+
5 Biko, ka m bụọrọ onye m hụrụ n’anya abụ. Ọ bụ abụ banyere onye m hụrụ n’anya na ubi vaịn ya.+ Onye m hụrụ n’anya nwere ubi vaịn n’akụkụ ugwu na-eme nri.
21 M kụrụ gị ka ezigbo mkpụrụ vaịn na-acha uhie uhie,+ nke na-emebighị emebi. Oleezi otú i si gbanwee n’ihu m, ghọzie alaka mebiri emebi nke osisi vaịn ọhịa?’+