Abụ Ọma 85:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ị gbagharala ndị gị ihe ọjọọ ha mere. Ị gbaghaara ha* mmehie ha niile.+ (Sila) 3 Ị kwụsịrị iwesa ha oké iwe. I mere ka iwe gị dị ọkụ dajụọ.+ Aịzaya 12:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ị ga-asị n’ụbọchị ahụ: “Jehova, m na-ekele gị,N’ihi na ọ bụ eziokwu na ị na-ewesabu m iwe,Iwe gị adajụọla, ị kasiekwala m obi.+
2 Ị gbagharala ndị gị ihe ọjọọ ha mere. Ị gbaghaara ha* mmehie ha niile.+ (Sila) 3 Ị kwụsịrị iwesa ha oké iwe. I mere ka iwe gị dị ọkụ dajụọ.+
12 Ị ga-asị n’ụbọchị ahụ: “Jehova, m na-ekele gị,N’ihi na ọ bụ eziokwu na ị na-ewesabu m iwe,Iwe gị adajụọla, ị kasiekwala m obi.+