Aịzaya 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova ga-egosi Jeruselem na ezigbo iwe na-ewe ya, ọ ga-ekpekwa ya ikpe, si otú ahụ sachapụ ọbara metọrọ ya, sachapụkwa unyi* tere Zayọn.+ Aịzaya 48:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Anụchaala m gị, ma ọ bụghị dị ka e si anụcha ọlaọcha.+ Ahapụrụ m gị ka ị taa ahụhụ, si otú ahụ nụchaa* gị otú e si eji oké ọkụ agbaze ihe.+
4 Jehova ga-egosi Jeruselem na ezigbo iwe na-ewe ya, ọ ga-ekpekwa ya ikpe, si otú ahụ sachapụ ọbara metọrọ ya, sachapụkwa unyi* tere Zayọn.+
10 Anụchaala m gị, ma ọ bụghị dị ka e si anụcha ọlaọcha.+ Ahapụrụ m gị ka ị taa ahụhụ, si otú ahụ nụchaa* gị otú e si eji oké ọkụ agbaze ihe.+