-
Aịzaya 11:11, 12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 N’oge ahụ, Jehova ga-eji aka ya kpọkọta ndị ya nke ugboro abụọ, ya bụ, ndị ya fọrọ n’Asiria,+ n’Ijipt,+ na Patrọs,+ na Kush,*+ n’Ịlam,+ na Shaịna,* na Hemat, nakwa n’agwaetiti oké osimiri.+ 12 Ọ ga-edowe ihe ga-agbara mba niile àmà, kpọkọta ndị Izrel a chụsara achụsa,+ sikwa n’ebe niile n’ụwa* kpọkọta ndị Juda a chụsara achụsa.+
-