36 “‘Ma m ga-eme ka ezigbo ụjọ na-atụ ndị fọrọ n’ime unu,+ bụ́ ndị nọ n’ala ndị iro unu. Mkpọtụ akwụkwọ ifufe na-ebugharị ga-eme ka ha gbaa ọsọ. Ha ga-agba ọsọ ka à ga-asị na e nwere onye ji mma agha achụ ha ọsọ. Ha ga-adakwa n’enweghị onye na-achụ ha.+