-
Ezikiel 12:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Ma m ga-eme ka mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ghara igbu ụfọdụ n’ime ha, ka ha wee kọọrọ mba dị iche iche ha ga-aga biri arụ ndị ha kpara. Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.”
-