Aịzaya 30:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe ndị Zayọn ga-alọghachi Jeruselem,+ o nweghị ihe ga-eme ka unu bee ákwá.+ Chineke* ga-emere unu amara mgbe ọ nụrụ ákwá unu na-ebe ka e nyere unu aka. Ọ ga-enyere unu aka ozugbo ọ nụrụ ya.+ Aịzaya 65:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 M ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi Jeruselem. Obi ga-adịkwa m ụtọ n’ihi ndị m.+ A gaghịzi na-anụ ụda ákwá ma ọ bụ ụda ákwá arịrị na Jeruselem.”+
19 Mgbe ndị Zayọn ga-alọghachi Jeruselem,+ o nweghị ihe ga-eme ka unu bee ákwá.+ Chineke* ga-emere unu amara mgbe ọ nụrụ ákwá unu na-ebe ka e nyere unu aka. Ọ ga-enyere unu aka ozugbo ọ nụrụ ya.+
19 M ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi Jeruselem. Obi ga-adịkwa m ụtọ n’ihi ndị m.+ A gaghịzi na-anụ ụda ákwá ma ọ bụ ụda ákwá arịrị na Jeruselem.”+