Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 32:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Ùnu makwa na Hezekaya na-eduhie unu, na-achọ ka ụnwụ na akpịrị ịkpọ nkụ gbuo unu? Ọ bụ ya mere o ji na-asị: “Jehova bụ́ Chineke anyị ga-anapụta anyị n’aka eze Asiria.”+

  • 2 Ihe E Mere 32:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Unu ekwela ka Hezekaya duhie unu ma ọ bụ si otú a rafuo unu.+ Unu atụkwasịkwala ya obi, n’ihi na ọ dịghị chi mba ọ bụla ma ọ bụ chi alaeze ọ bụla nwere ike ịnapụta ndị ya n’aka m ma ọ bụ n’aka nna nna m hà. Oleezi otú Chineke unu ga-esi napụta unu n’aka m?’”+

  • Daniel 3:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-ada n’ala kpọọrọ ihe ahụ m kpụrụ isiala ma unu nụ ụda opi, ọjà, ụbọ zita, une, ụbọ akwara, nnukwu ọjà, na ụdị ngwá egwú niile ọzọ, nsogbu adịghị. Ma ọ bụrụ na unu ajụ ịkpọrọ ya isiala, a ga-atụba unu ozugbo ná nnukwu ọkụ ahụ a kwanyere. Olee chi ga-anapụtali unu n’aka m?”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya