Job 38:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Olee ebe ị nọ mgbe m tọrọ ntọala ụwa?+ Gwa m, ma ọ bụrụ na i chere na ị na-aghọta ihe. 5 Ònye kpebiri otú ọ ga-aha, ma ọ bụrụ na ị ma? Ma ọ bụ, ònye ji eriri e ji atụ̀ ihe tụọ ya?
4 Olee ebe ị nọ mgbe m tọrọ ntọala ụwa?+ Gwa m, ma ọ bụrụ na i chere na ị na-aghọta ihe. 5 Ònye kpebiri otú ọ ga-aha, ma ọ bụrụ na ị ma? Ma ọ bụ, ònye ji eriri e ji atụ̀ ihe tụọ ya?