Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 25:3, 4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 N’abalị itoolu n’ọnwa anọ n’afọ ahụ, ụnwụ bịara ka njọ+ na Jeruselem, ndị mmadụ ahụghịkwa nri ha ga-eri.+ 4 Ndị Kaldia mechara kwatuo mgbidi Jeruselem.+ Ka ha gbakwara obodo ahụ gburugburu ịlụso ya agha, ndị agha niile nọ na ya ji abalị si n’ọnụ ụzọ ámá dị n’agbata mgbidi abụọ gbaa ọsọ. Ọnụ ụzọ ámá ahụ dị n’akụkụ ubi eze. Eze gbakwaara tinye isi n’ụzọ gara Araba.+

  • Jeremaya 52:6, 7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 N’abalị itoolu n’ọnwa anọ n’afọ ahụ,+ ụnwụ bịara ka njọ na Jeruselem. Ndị mmadụ ahụghịkwa nri ha ga-eri.+ 7 Ndị Kaldia mechara kwatuo mgbidi Jeruselem. Ka ha gbakwara obodo ahụ gburugburu ịlụso ya agha, ndị agha niile nọ na ya ji abalị si n’ọnụ ụzọ ámá dị n’agbata mgbidi abụọ gbaa ọsọ. Ọnụ ụzọ ámá ahụ dị n’akụkụ ubi eze. Ha gbakwaara tinye isi n’ụzọ gara Araba.+

  • Ezikiel 33:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 N’abalị ise, n’ọnwa iri, n’afọ nke iri na abụọ a dọrọchaara anyị n’agha, otu nwoke si na Jeruselem gbapụta bịakwutere m,+ sị: “E wegharala Jeruselem!”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya