Aịzaya 34:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova na-ewesa mba niile iwe.+ Ọ na-ewesa ndị agha ha niile iwe.+ Ọ ga-ebibi ha. Ọ ga-egbu ha.+