Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 16:8, 9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 Ubi vaịn ndị dị na Heshbọn+ akpọnwụọla.

      Osisi vaịn dị na Sibma akpọnwụọkwala.+

      Ndị na-achị mba dị iche iche azọjiela alaka ya ndị nwere ọmarịcha mkpụrụ vaịn.

      Alaka ndị ahụ gbasara ruo Jeza.+

      Ha gbasara ruo n’ala ịkpa.

      Ha gbasara ruodị n’oké osimiri.

       9 Ọ bụ ya mere m ga-eji beere osisi vaịn dị na Sibma ákwá otú m beere Jeza.

      M ga-eji anya mmiri m dee unu, Heshbọn na Iliele,+

      N’ihi na unu akwụsịla mkpu unu na-eti n’oge mkpụrụ osisi mịịrị unu n’ọkọchị nakwa n’oge unu na-ewe ihe ubi.*

  • Jeremaya 48:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 Onye na-ebibi ihe ga-abịa n’obodo gị niile.

      E nweghị obodo nke ọ ga-ahapụ.+

      Ndagwurugwu ga-ala n’iyi.

      A ga-alakwa ala dị larịị n’iyi otú Jehova kwuru.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya