Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 34:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 Mụnwa bụ́ Jehova nwere mma agha. Ọ ga-abụ ọbara ọbara.

      Abụba ga-adịkwa n’ahụ́ ya niile,+

      Ya na ọbara ụmụ ebule na ewu

      Nakwa abụba si n’akụrụ ebule.

      N’ihi na Jehova ga-achụ àjà na Bọzra,

      Ọ ga-asụkwa ndị mmadụ akwụ n’Ịdọm.+

  • Aịzaya 63:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 63 Ònye bụ onye a si Ịdọm na-abịa,+

      Onye si Bọzra+ yiri uwe tụrụ àgwà* nke na-egbuke egbuke na-abịa,

      Onye yikwa uwe dị ebube,

      Jiri ike ya dị ukwuu zọrọ ije na-abịa?

      “Ọ bụ m, bụ́ onye* na-ekwu ihe ziri ezi,

      Onye nwere ike dị ukwuu ọ ga-eji zọpụta ndị mmadụ.”

  • Jeremaya 49:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Onye iro ga-efeli ma fedata n’ike buru ihe otú ugo si eburu.+

      Ọ ga-agbasakwa nku ya ka o buru Bọzra.+

      N’ụbọchị ahụ, obi ga na-akụ ndị agha Ịdọm kpum kpum

      Otú ọ na-akụ nwaanyị ime na-eme.”

  • Emọs 1:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 N’ihi ya, m ga-eme ka ọkụ gbaa Timan.+

      Ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile nke Bọzra.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya