Aịzaya 34:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mụnwa bụ́ Jehova nwere mma agha. Ọ ga-abụ ọbara ọbara. Abụba ga-adịkwa n’ahụ́ ya niile,+Ya na ọbara ụmụ ebule na ewuNakwa abụba si n’akụrụ ebule. N’ihi na Jehova ga-achụ àjà na Bọzra,Ọ ga-asụkwa ndị mmadụ akwụ n’Ịdọm.+ Aịzaya 34:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 A gaghị emenyụ ya emenyụ ma n’ehihie ma n’abalị. Anwụrụ ọkụ ya ga na-akwụgo elu ruo mgbe ebighị ebi. Otú ọ dị mgbe e bibiri ya ka ọ ga-adịgide si n’otu ọgbọ ruokwa n’ọgbọ ọzọ. O nweghị onye ga-esi na ya gafee ruo mgbe niile ebighị ebi.+
6 Mụnwa bụ́ Jehova nwere mma agha. Ọ ga-abụ ọbara ọbara. Abụba ga-adịkwa n’ahụ́ ya niile,+Ya na ọbara ụmụ ebule na ewuNakwa abụba si n’akụrụ ebule. N’ihi na Jehova ga-achụ àjà na Bọzra,Ọ ga-asụkwa ndị mmadụ akwụ n’Ịdọm.+
10 A gaghị emenyụ ya emenyụ ma n’ehihie ma n’abalị. Anwụrụ ọkụ ya ga na-akwụgo elu ruo mgbe ebighị ebi. Otú ọ dị mgbe e bibiri ya ka ọ ga-adịgide si n’otu ọgbọ ruokwa n’ọgbọ ọzọ. O nweghị onye ga-esi na ya gafee ruo mgbe niile ebighị ebi.+