Job 12:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Obi ruru ndị ohi ala n’ụlọikwuu ha,+E nweghịkwa onye na-enye ndị na-akpasu Chineke iwe nsogbu,+Bụ́ ndị na-ebu chi ha n’aka. Job 21:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Gịnị mere ndị ajọ omume ji adị ndụ,+Kaa nká, baakwa ọgaranya?*+ Abụ Ọma 73:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na m malitere imere ndị ajọ omume, bụ́ ndị onwe ha na-ebu isi,* anyaụfụMgbe m hụrụ na ihe na-agaziri ha.+ Jeremaya 5:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ha ebuola ibu, ahụ́ ha ana-akwọkwa mụrụmụrụ. Ihe ọjọọ ha na-eme karịrị akarị. Ha anaghị ekpechite ọnụ nwa na-enweghị nna,+Maka na ha na-achọ ka ihe na-agaziri hanwa. Ha na-ekpekwa ndị ogbenye ikpe mkpegbu.’”+
6 Obi ruru ndị ohi ala n’ụlọikwuu ha,+E nweghịkwa onye na-enye ndị na-akpasu Chineke iwe nsogbu,+Bụ́ ndị na-ebu chi ha n’aka.
3 N’ihi na m malitere imere ndị ajọ omume, bụ́ ndị onwe ha na-ebu isi,* anyaụfụMgbe m hụrụ na ihe na-agaziri ha.+
28 Ha ebuola ibu, ahụ́ ha ana-akwọkwa mụrụmụrụ. Ihe ọjọọ ha na-eme karịrị akarị. Ha anaghị ekpechite ọnụ nwa na-enweghị nna,+Maka na ha na-achọ ka ihe na-agaziri hanwa. Ha na-ekpekwa ndị ogbenye ikpe mkpegbu.’”+