Ndị Rom 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ọrụ ya.+ Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu ekwela ka e duhie unu: Chineke abụghị onye a ga-aghọgbuli.* N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha ka ọ ga-aghọrọ;+ Mkpughe 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 M ga-emekwa ka ụmụ ya rịawa ọrịa ga-emecha gbuo ha, ka ọgbakọ niile wee mara na ọ bụ m na-enyocha obi na ihe dị n’ala ala obi.* M ga-akwụkwa onye ọ bụla n’ime unu ụgwọ otú o si kpaa àgwà.+ Mkpughe 22:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ana m abịa ngwa ngwa, m ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ otú o si kpaa àgwà.+
7 Unu ekwela ka e duhie unu: Chineke abụghị onye a ga-aghọgbuli.* N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha ka ọ ga-aghọrọ;+
23 M ga-emekwa ka ụmụ ya rịawa ọrịa ga-emecha gbuo ha, ka ọgbakọ niile wee mara na ọ bụ m na-enyocha obi na ihe dị n’ala ala obi.* M ga-akwụkwa onye ọ bụla n’ime unu ụgwọ otú o si kpaa àgwà.+