Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 36:15, 16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha nọkwa na-ezigara ha ndị ozi ya ka ha dọọ ha aka ná ntị. Ọ dọrọ ha aka ná ntị ugboro ugboro, n’ihi na ihe gbasara ha na ụlọ nsọ ya* na-emetụ ya n’obi. 16 Ma, ha ji ndị ozi ezi Chineke+ na-eme ihe ọchị. O nweghịkwa ihe ha ji okwu ya kpọrọ.+ Ha nọ na-akwa ndị amụma ya emo+ ruo mgbe hanwa na-akwa emo na-enweghịzi mmekwata. Mgbe ahụzi ka Jehova wesara ha ezigbo iwe.+

  • Nehemaya 9:33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 N’agbanyeghị ihe niile merela anyị, ị bụ onye ezi omume n’ihi na i mere ihe ziri ezi. Ma, ọ bụ anyịnwa mere ihe ọjọọ.+

  • Daniel 9:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Jehova, ọ bụ gị bụ onye ezi omume, ma ọ bụ anyịnwa ka ihere na-eme, otú ọ na-eme anyị taa. Ihere na-eme ndị Juda, ndị si na Jeruselem, nakwa ndị Izrel niile, ma ndị bi n’ebe dị nso ma ndị bi n’ebe dị anya. Ihere na-eme ha n’ebe niile ị chụsasịrị ha maka na ha nupụụrụ gị isi.+

  • Daniel 9:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Jehova, ebe ọ bụ na ị na-eme ezi omume mgbe niile,+ biko, ka oké iwe ị na-ewesa obodo gị bụ́ Jeruselem, bụ́ ugwu nsọ gị, dajụọ, n’ihi na mmehie anyị na ihe ọjọọ nna nna anyị hà mere emeela ka ndị niile gbara anyị gburugburu jiri Jeruselem na ndị gị mere ihe ọchị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya