24 Jehova wee mee ka sọlfọ* na ọkụ zoo na Sọdọm na Gọmọra. Ọ bụ Jehova si n’eluigwe zite ọkụ ahụ.+25 O wee laa obodo ndị a n’iyi. Ọ lara ógbè ahụ niile n’iyi, ma ndị niile bi n’obodo ndị ahụ ma ihe ndị a kụrụ n’ala ndị ahụ.+
12 O mezuru ihe o kwuru ga-eme anyị+ na ndị eze anyị bụ́ ndị chịrị anyị.* O mere ka nnukwu ọdachi dakwasị anyị. N’ụwa* niile, e nwebeghị ebe e mere ụdị ihe e mere na Jeruselem.+