Jeremaya 38:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Onyenwe m eze, ihe a ndị a mere Jeremaya onye amụma jọgburu onwe ya. Ha tụbara ya n’olulu ka agụụ gụgbuo ya ebe ahụ, n’ihi na nri adịghịzi n’obodo a.”+ Jeremaya 52:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’abalị itoolu n’ọnwa anọ n’afọ ahụ,+ ụnwụ bịara ka njọ na Jeruselem. Ndị mmadụ ahụghịkwa nri ha ga-eri.+ Abụ Ákwá 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ka ha na-atụbọ ka ndị e merụrụ ahụ́ n’ámá obodo,+Ka ha na-achọ ikubi ume n’aka nne ha,Onye ọ bụla n’ime ha nọ na-agwa nne ya, sị: “Mama, agụụ ji m, akpịrị na-akpọkwa m nkụ.”* Abụ Ákwá 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ire nwa na-aṅụ ara araparala n’okpo ọnụ ya n’ihi akpịrị na-akpọ ya nkụ. Ụmụntakịrị na-arịọ ka e nye ha nri,+ ma e nweghị onye na-enye ha.+
9 “Onyenwe m eze, ihe a ndị a mere Jeremaya onye amụma jọgburu onwe ya. Ha tụbara ya n’olulu ka agụụ gụgbuo ya ebe ahụ, n’ihi na nri adịghịzi n’obodo a.”+
6 N’abalị itoolu n’ọnwa anọ n’afọ ahụ,+ ụnwụ bịara ka njọ na Jeruselem. Ndị mmadụ ahụghịkwa nri ha ga-eri.+
12 Ka ha na-atụbọ ka ndị e merụrụ ahụ́ n’ámá obodo,+Ka ha na-achọ ikubi ume n’aka nne ha,Onye ọ bụla n’ime ha nọ na-agwa nne ya, sị: “Mama, agụụ ji m, akpịrị na-akpọkwa m nkụ.”*
4 Ire nwa na-aṅụ ara araparala n’okpo ọnụ ya n’ihi akpịrị na-akpọ ya nkụ. Ụmụntakịrị na-arịọ ka e nye ha nri,+ ma e nweghị onye na-enye ha.+