Aịzaya 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Úkwù osisi Jesi+ ga-epu ome.+ Ome+ nke si na mgbọrọgwụ ya pulite ga-amịkwa mkpụrụ. Jeremaya 30:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ha ga na-efe Jehova bụ́ Chineke ha ofufe, na-ejekwara Devid, bụ́ onye m ga-ahọpụta ka ọ bụrụ eze ha, ozi.”+
9 Ha ga na-efe Jehova bụ́ Chineke ha ofufe, na-ejekwara Devid, bụ́ onye m ga-ahọpụta ka ọ bụrụ eze ha, ozi.”+