Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Rut 4:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ụmụ nwaanyị ndị agbata obi ya wee gụọ nwa ahụ aha. Ha sịrị: “A mụọlara Naomi nwa nwoke.” Ha gụrụ ya Obed.+ Ọ bụ ya mụrụ Jesi,+ nna Devid.

  • 1 Samuel 17:58
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 58 Sọl asị ya: “Nwa m, ị̀ bụ nwa onye?” Devid asị ya: “Abụ m nwa ohu gị bụ́ Jesi+ onye Betlehem.”+

  • Matiu 1:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 1 Akwụkwọ kọrọ akụkọ* banyere Jizọs Kraịst,* nwa Devid,+ nwa Ebreham:+

  • Matiu 1:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 Jesi mụrụ Eze Devid.+

      Devid mụrụ Solomọn,+ onye nwunye Yuraya mụụrụ ya.

  • Luk 3:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Jizọs+ dị ihe dị ka afọ iri atọ+ mgbe o bidoro ozi ya. Dị ka ndị mmadụ chere, ọ bụ

      nwa Josef,+

      nwa Hilaị,

  • Luk 3:32
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 nwa Jesi,+

      nwa Obed,+

      nwa Boaz,+

      nwa Salmọn,+

      nwa Nashọn,+

  • Ọrụ Ndịozi 13:22, 23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Mgbe ọ kwụsịrị ya ịbụ eze, o mere ka Devid bụrụ eze ha.+ O kwuru banyere ya, sị: ‘Ahọrọla m Devid nwa Jesi,+ nwoke obi m nabatara.+ Ọ ga-eme ihe niile m na-achọ.’ 23 Chineke si n’ụmụ* nwoke a wetara Izrel onye nzọpụta bụ́ Jizọs,+ otú o kwere ná nkwa.

  • Ndị Rom 15:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Aịzaya sịkwara: “A ga-enwe onye ga-esi n’ezinụlọ* Jesi.+ Ọ ga-achịkwa mba dị iche iche.+ Mba dị iche iche ga-enwe olileanya na ya.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya