Abụ Ọma 103:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Unu niile bụ́ ndị mmụọ ozi+ Jehova, ndị siri ezigbo ike,Ndị na-erubere ya isi+ ma na-eme ihe o kwuru, toonụ ya. Ndị Hibru 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O kwukwara banyere ndị mmụọ ozi, sị: “Ọ na-eme ka ndị mmụọ ozi ya sie ike, na-emekwa ka ndị ozi ya*+ bụrụ ire ọkụ.”+ Ndị Hibru 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ na-eje ozi dị nsọ,*+ ndị e zipụrụ ka ha jeere ndị a ga-azọpụta ozi?
20 Unu niile bụ́ ndị mmụọ ozi+ Jehova, ndị siri ezigbo ike,Ndị na-erubere ya isi+ ma na-eme ihe o kwuru, toonụ ya.
7 O kwukwara banyere ndị mmụọ ozi, sị: “Ọ na-eme ka ndị mmụọ ozi ya sie ike, na-emekwa ka ndị ozi ya*+ bụrụ ire ọkụ.”+
14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ na-eje ozi dị nsọ,*+ ndị e zipụrụ ka ha jeere ndị a ga-azọpụta ozi?