-
Mkpughe 14:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Anụkwara m ụda si n’eluigwe, nke dị ka ụda mmiri na-asọ ike ike, dịkwa ka ụda oké égbè eluigwe. Ụda ahụ m nụrụ dịkwa ka nke ndị na-abụ abụ, ndị na-akpọ ụbọ akwara ha ka ha na-abụ abụ.
-