Aịzaya 30:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, Onye Nsọ Izrel kwuru, sị: “Ebe ọ bụ na unu jụrụ okwu m,+Ebe ọ bụkwa na unu ji ịgha ụgha na ịghọ aghụghọ hiwe isi,Unu jikwa ha nwee olileanya,+13 Unu ga-adị ka mgbidi gbawara agbawa,Dịkwa ka mgbidi dị elu nke huuru ehuru ma na-achọ ịda. Ọ ga-ada na mberede, n’otu ntabi anya.
12 N’ihi ya, Onye Nsọ Izrel kwuru, sị: “Ebe ọ bụ na unu jụrụ okwu m,+Ebe ọ bụkwa na unu ji ịgha ụgha na ịghọ aghụghọ hiwe isi,Unu jikwa ha nwee olileanya,+13 Unu ga-adị ka mgbidi gbawara agbawa,Dịkwa ka mgbidi dị elu nke huuru ehuru ma na-achọ ịda. Ọ ga-ada na mberede, n’otu ntabi anya.