Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 80:14-16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Chineke nke ụsụụ ndị agha, biko, lọghachi.

      Si n’eluigwe ledata anya hụrụ.

      Lekọta osisi vaịn a,+

      15 Bụ́ osisi i ji aka nri gị kụọ.+

      Biko, lebara nwa gị nwoke anya, bụ́ onye* i mere ka ọ dịịrị gị ike.+

      16 A na-egbutu ya, gbaa ya ọkụ.+

      Mba ị na-aba na-eme ka a na-ala ha n’iyi.

  • Aịzaya 5:24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 N’ihi ya, a ga-ala ha n’iyi otú ahụ ọkụ si erepịa ahịhịa ọka,

      Otú ahụ ọkụ sikwa erepịa ahịhịa kpọrọ nkụ.

      Mgbọrọgwụ ha ga-erekasịkwa.

      Ifuru ha ga-efesasị ka ntụ,

      N’ihi na ha jụrụ iwu* Jehova nke ụsụụ ndị agha.

      Ha ledakwara okwu Onye Nsọ Izrel anya.+

  • Jeremaya 7:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘M ga-eji iwe na ọnụma mee obodo a ihe,+ ma mmadụ ma anụ ọhịa ma osisi dị n’ọhịa ma ihe ala mepụtara. Iwe m ga-ewesa ha ga-adị ka ọkụ. A gaghịkwa emenyụ ya emenyụ.’+

  • Ezikiel 20:47
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 47 Gwa oké ọhịa dị n’ebe ndịda, sị: ‘Nụrụ ihe Jehova kwuru. Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “M ga-esunye gị ọkụ.+ Ọ ga-erepịakwa osisi ọ bụla dị ndụ na osisi ọ bụla kpọrọ nkụ dị n’ime gị. A gaghị emenyụ ọkụ ahụ.+ Ọ ga-achakpọkwa ihu niile malite n’ebe ndịda ruo n’ebe ugwu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya