34 Devid asị Sọl: “Mụnwa bụ́ ohu gị nọ na-azụ atụrụ nna m, otu ọdụm+ abịa buru otu atụrụ n’atụrụ ndị ahụ. N’oge ọzọkwa, otu anụ ọhịa bea bịakwara mee otu ihe ahụ. 35 Ma, m chụwara ha kụgbuo ha ma napụta atụrụ ndị ahụ n’ọnụ ha. Mgbe ha lụsoro m ọgụ, m jidere ha n’ajị kụgbuo ha.